Chukwu Gozie Africa
Chukwu Gozie Africa
Umu gi na aturu gi
Na ihedum gozie anyi
Africa, ulo anyi, Chukwu Gozie Africa
Chukwu Gozie Africa
Irube isi anyi gaeme
Irubere Africa isi
Africa, ulo anyi, Chukwu Gozie Africa
Chukwu Gozie Africa
Ulo anyi huru nanya
Hurunanya rue mgbebiebi
Africa, ulo anyi, ulo rue mgbebiebi
Copyright ©2002 Chief Charles O. Okereke
Email 2nd Option:
Copy & Email This Page's URL To Your Friend.
Here's the URL:-
http://www.africamasterweb.com/godblessaflyrics.html
Tired of Surfing the Net?
Click to Play a Song
To Home